Season 1 Finale
غيث الشعافي
Description

This episode is special as it is both an audio and a visual!!!

Check out the visual here on youtube: https://www.youtube.com/watch?v=Oyb8G9IS-jU&feature=youtu.be&fbclid=IwAR1uokxUNdURaho7yDQn07qEJEqcyqveDiQQu2ImjUooGVmQlfmOcDIXTPg

Igbo Dialogue Transcript

Ifunanya: so with no other further ado, Uche! Uche nno.

Uche: Ndewonu …kee kwanụ , (Greetings, How are you?)

Ifunanya: ọdịmma, ahụ dịkwa gị? (I am fine, are you in good health)?

Uche : ehn ahụ dị m, kee maka ụlọ akwụkwọ (I am in good health, what about school, how is that going?)

Ifunanya: ọdịmma ooo gịnwa kwanụ, ibidola ọrụ? ( I am fine oo , have you started work?)

· Uche: ehnn, kee maka ụmụnne gị ? ( yes, how about your siblings?)

· Ifunanya: Ha dikwa mma. (they are well)

· Uche: Ụmụnne olee ka I nwere? (How many siblings do you have?)

· Ifunanya: Anyị di ise, E nwere m ofu nwanne m nwaanyị na ụmụnne nwoke atọ. ( We are 5, i have one sister and 3 brothers.)

· Uche: Ọ gi tọrọ nwanne gi nwaanyị? (are you older than your sister?)

· Ifunanya: Mba ọ tọrọ m. Ma gi nwa ụmụnne olee ka inwere? (no she is older than me, how many siblings do you have?)

· Uche: enwere m umunne anọ ( I have 4 sibllings)

· Ifunanya: Kedu aha ada unu? (what
Uploader
Episodes
Season 1 Finale
غيث الشعافي