S2E3: Nna Anyị I
S2E3: Nna Anyị I

S2E3: Nna Anyị I

غيث الشعافي

25 min0 plays0 favorites
Play

Description

Nna Anyị

Nna anyị nọ n’eluigwe,

ka otito dịrị aha gị;

ka ọchịchị gị bịa,

ka emee uche gị n’ụwa

ka esi eme ya n’eluigwe.

Nye anyị taataa nri nke ụbọchị anyị,

gbaghara anyị mmehie anyị,

dịka anyị si gbaghara ndị mehiere anyị.

Ekwela ka anyị kwenye na nranye,

ma zọpụta anyị n’ajọ ihe.

N’ihi na ọchịchị bụ nke gị,

na ike, na otito,

ebighi ebi, ebighi ebi.

Amen.

Key vocabulary breakdown part I

nna...nna anyị- Our father

eluigwe (enuigwe)...n’eluigwe (n’enuigwe)- in heaven

Otito- Praise

aha (afa)...aha gị (afa gị)- your name

ọchịchị...ọchịchị gị - your Kingdom

uche...uche gị - your will

ụwa...n’ụwa- in the world

taataa- today

nri (nni/nli)

ụbọchị (ụbọsị)...nke ụbọchị anyị

mmehie...mmehie anyị

ndị

nranye...na nranye- temptation

ajọ ihe...n’ajọ ihe

n’ihi na- because

Ike- strength/power

ebighi ebi/ebebe - Forever/ Never ending

--- Support this podcast: https://anchor.fm/igbopodcast/support

Creators

russ.sky

russ.sky

Creator